Mba Spain ebuliela iko mbaụwa nke egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị nke afọ 2023. Nke a mere dịka ha ji otu ọkpụ goolu asataghị ihe merie ụmụnwaanyị England n'ụbọchị Sọnde. Olga Carmona, bụkwa kaptịn ndị ...
Taa ka asọmpi iko mbaụwa Qatar 2022 ga-abịa n'isi njedebe. N'ezie, onwebeghị asọmpi iko mbaụwa maara Afrịka mma karịa nke afọ a. Morocco mechapụrụ Afrịka ihere n'ihu dịka ha bụụrụ mba Afrịka mbụ ...